Ebere Uzoho Releases ”Mee Ya Eze” (Crown Him King)
[Music] Ebere Uzoho Mee Ya Eze (Crown Him King)
Lyrics: Ebere Uzoho Mee Ya Eze (Crown Him King)
I join the twenty four elders
and the angels in heaven
with the saints on earth to say: Holy! Holy!
Holy is the Lord God Almighty;
(Hallelujah)mmmmh
Solo
Agam esoro ndi mozi n’igwe
N’ibe mu ndi bi n’uwa
mee ya eze ee
Eze ora
Ndi okenye iri abuo na ano, no n’elu igwe
N’akpo isi ala n’enye gi Eze ukwu o, Eze ora
Ha na asi
Chorus
Nso! Nso! Nso ka Jehova di
Mmmnh Eze ora
(soro ndi mozi ee)
Chorus:
Agam esoro ndi mozi n’igwe
N’ibe mu ndi bi n’uwa
mee ya eze ee
Eze ora
Solo
M ga esi ana kele gi Chim o
onye ihe ya dim ezi nma aa
Mmmnh Eze ora
Yamere anam asi gi Imeela
Anam asi gi
Imeela
Onye n’eneme nma – Imeela
Nara ekele – Imeela
Omakamsibiauwa – Imeela
Chioma n’eche nduma – Imeela
Ezi Chineke ee, nara ekele –
Imeela
Nnam nara otuto – Imeela
Nara ojija oma a a Imeela
Imeela e e
Odogwu gburu gburu – Imeela
Imeela, o Chineke
Imeela ooo imeela o
Connect
Instagram:@ebereuzoho
Twitter: @ebere_uzoho
Facebook:Ebere Uzoho
YouTube: Ebere Uzoho